JSS 3 Igbo Language Scheme of Work | 1st & 2nd Term

Share the News!

JSS 3 Igbo Language scheme of work for first and second term.

Have you ever wondered how learning a language can deepen your connection to its culture and heritage? The JSS 3 Igbo Language scheme of work offers you not only the opportunity to master linguistic skills but also to immerse yourself in the rich traditions and values of the Igbo people.

This curriculum is designed to balance the development of reading, writing, and speaking fluency with an appreciation for cultural elements such as proverbs, folktales, and traditional customs. 

Over two terms, you are going to discover a variety of themes that enhance your understanding of both the language and the vibrant heritage it represents.

JSS 3 Igbo Language  Scheme of Work for First Term

Week 1: Orubere na oru umuaka  

  •   Ikowa ihe bu orubere  
  •   Oke na oru umuaka  
  •   Ikwu uru o bara  

Week 2:  Akwukwo agumagu a hoputara (Ejere)  

  •   Igu akwukwo a hoputara  
  •   Ikowa isi ihe akwukwo na-ekwu maka ya  
  •   Ikowa okwu ufodu di n’akwukwo a guru  
  •   Ikwu uche ha banyere isi ihe a guru na agwa ufodu  

Week 3:  Ogugu na aghotaazaa banyere iji mmadu atu mgbere  

  •   Igutali igbo werewere na osooso  
  •   Ikowa isi ihe a guru banyere iji mmadu atu mgbere  
  •   Ikowa okwu ndi siri ike n’ihe a guru  
  •   Uche ha banyere ihe ha guru  

Week 4:  Ide leta  

  •   Ikwu udi leta di iche iche (leta anamachoihe, leta nke onye dg)  
  •   Ikwu etu esi ahazi leta  
  •   Ide udi leta di iche iche  
  •   Ikwu na ikuzi uzo ndi ozo e si ezisa ozi  

Week 5:  Akuko ifo, agwugwa, akpaalaokwu, abu, ilu ndi igbo, ejije  

  •   Akuko ifo, abu, dz di iche iche dika nke okike, nke na-akuzi ezi omume  
  •   Ihe mmuta  

Week 6:  Ogugu na aghotaaza banyere mpu n’ule  

  •   Ogugu gbasara mpu n’ule  
  •   Nkowa ihe bu mpu n’ule  
  •   Nkowa okwu ndi siri ike n’ihe a guru  
  •   Oghom di na mpu n’ule  

Week 7:  Akwukwo agumagu a hoputara (Abu)  

  •   Igu akwukwo a hoputara  
  •   Ikowa isi ihe akwukwo na-ekwu  
  •   Ikwu maka agwa di n’akwukwo  

Week 8:  Omenala na mgbanwe na-abata  

  •   Nkowa ihe bu omenala  
  •   Mgbanwe ufodu na-abata n’omenala igbo  
  •   Uru ikwalite omenala igbo bara  
  •   Nkwuputa omenala ufodu: Immatu, iwa oji, ilu nwaanyi, ile obia, iri ji  

Week 9:  Ekwumekwu banyere izu na inu ogwu agharaaghara  

  •   Nkowa ihe bu ogwu  
  •   Mgbe eji anu ogwu  
  •   Onye kwesiri ide ogwu  
  •   Ebe e kwesiri izuta ogwu  
  •   Nsogbu di n’izu na inu ogwu na anwuru ike agharaghara  

Week 10:  Mmeghari  

Week 11:  Ule  

Week 12:  Imaki akwukwo  

Week 13:  Mmechi akwukwo   

JSS 3 Igbo Language  Scheme of Work for Second Term

Week 1: Akwukwo agumagu a hoputara odiniigha (iduuazi)  

  •   Igu akwukwo a hoputara  
  •   Ikowa isi ihe akwukwo na-ekwu maka ya  
  •   Ikowa okwu ufodu di n’akwukwo a guru  
  •   Agwa ufodu di n’akwukwo a guru  

Week 2: Nkebiokwu na nkebiahiriokwu  

  •   Ihe nkebiokwu na nkebiahiriokwu putara  
  •   Nkebiokwu di iche iche di ka Nkeaha, Nkenkowaaha, Nkembuuzo, Nkenruaka, mmebe ahiriokwu nwere nkebiokwu  
  •   Nkebiahiri di iche iche  
  •   Nrugosi nkebiahiri n’ahiriokwu  

Week 3: Onu Ogugu (1-1000)  

  •   Onu ogugu site n’otu ruo n’otu puku (1-1000)  
  •   Odide onu ogugu  
  •   Iji onu ogugu ndia suo asusu  

Week 4: Akpaalaokwu  

  •   Ikowa ihe akpaalaokwu dika  
  •   Inye omumatu akpaalaokwu dika Ime aka abuo, Afo ita mmiri, Igbu oge  
  •   Akpaalaokwu n’ahiriokwu  
  •   Uru akpaalaokwu bara n’asusu  

Week 5: Oru onye n’azu ahia  

  •   Uru onye n’azu ahia  
  •   Izu na ire ahia  
  •   Nsogbu ndi a na-enwe ma a gaa izu ahia  
  •   Uzo e si arugbu onye gara izu ahia  

Week 6: Oru ‘na’ n’ahiriokwu  

  •   Oru di iche iche ‘na’ na-aru n’ahiriokwu  
  •   Ebe ‘na’ na aru oru di iche iche  
  •   Ahiriokwu di iche iche na-egosiputa oru ‘na’ dika Mbuuzo, njiko, nnyemaka ngwaa  

Week 7: Okwuntuhi  

  •   Ihe okwuntuhi putara  
  •   Okwuntuhi di iche iche  
  •   Ichotali okwu ndi ha na ibe ha yiri n’uda  
  •   Igosiputa na ikowaputa mmasi na obi uto di n’ikwu okwuntuhi  

Week 8: Edemede nduzi  

  •   Nkowa edemede  
  •   Nkebi edemede  
  •   Okpurukpu okwu di n’edemede  
  •   Ide edemede di mfe gara n’usoro banyere nrukorita oru  
  •   Uru di na nrukorita oru  

Week 9: Usoro nzikorita ozi odinala na nke ugbu a  

  •   Ihe nzisa ozi putara  
  •   Nzisa ozi nke odinala dika Okwuonu, Ekwe, Tiivii, Nuzpepa, Komputa  
  •   Uru izisa ozi  

Week 10: Ejije (Odinala)  

  •   Ihe ejije putara  
  •   Ejije odinala di iche iche  
  •   Iziputa njirimara ha  
  •   Ikowa etu esi eme ufodu ejije ndia  
  •   Ikowa uru ejije odinala bara (igbo, Yoruba na Hausa)  

Week 11: Mmeghari  

Week 12: Ule  

Week 13: Imaki akwukwo, Mmechi akwukwo   

Overview of JSS 3 Igbo Language  Scheme of Work 

The JSS 3 Igbo Language Scheme of Work offers a detailed, structured curriculum designed to foster deep understanding and fluency in the Igbo language. 

During the first term, you are to know various forms of letter writing, storytelling, and Igbo folklore while delving into traditional customs and values. 

You also study literary works, moral lessons, and the consequences of malpractice in examinations.

The second term continues with a focus on Igbo grammar, including sentence construction, numbers, proverbs, and phrases. 

You also examine the importance of communication systems in traditional Igbo society and learn about traditional drama and its cultural significance.

This comprehensive scheme promotes the development of your language skills and cultural appreciation, ensuring that by the end of the academic year, you are proficient in the use of Igbo for both personal and formal communication.

Recommended Textbooks for JSS 3 Igbo Language  . 

Textbooks:

  • Igbo Language for Junior Secondary Schools” by NERDC  

Description: This textbook covers a wide range of Igbo language topics tailored for JSS 3 students. 

It aligns with the national curriculum, making it a valuable resource for both students and teachers. 

It includes exercises, examples, and illustrations to enhance learning.

  • Omenala Igbo by Uche Nwankwo  

Description: This book emphasizes Igbo customs, traditions, and cultural practices, providing rich content on folklore, storytelling, and language skills. 

It serves as an excellent companion for students learning about Igbo heritage.

  • Akwukwo Maka Igbo by Chinyere Okoye  

Description: This textbook focuses on Igbo grammar, vocabulary, and writing skills. 

It includes practical exercises and examples to help students practice and refine their language proficiency.

Recap

Explore the rich Igbo language and culture through the JSS 3 Igbo Language Scheme of Work, a comprehensive two-term program. 

Develop linguistic skills and cultural appreciation through topics such as letter writing, storytelling, folklore, and traditional customs. 

Enhance your understanding of Igbo grammar, including sentence construction, numbers, proverbs, and phrases, in the second term. 

Discover the importance of communication systems in traditional Igbo society and learn about traditional drama and its cultural significance. 

Mastering the Igbo language and culture enables effective personal and formal communication, fostering a deeper connection to the heritage. 

Supported by recommended textbooks, this scheme promotes balanced language development and cultural immersion, ensuring proficiency by the end of the academic year.

DISCLAIMER: Everything on this page is based on our research of what is obtainable for schools in all the states in the country, including government and some private schools. Schemes of work normally undergo a series of reviews and some schools modify them to suit their specific needs. 

While we do all our possible best to keep up with the latest and approved schemes of work in the country, check the specific template your school uses. For example, some private secondary schools integrate the British curriculum. If you teach in such schools, expect to see slight changes to what we offer on this page. If you have any questions or require personalised support, kindly feel free to contact us

Share the News!

Leave a Comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Scroll to Top