JSS 2 IGBO LANGUAGE Scheme of Work | 1st, 2nd & 3rd Term

Share the News!

Reading Time: 6 minutes

Mastering the Igbo language in JSS 2 is made easier with a structured scheme of work that covers both the written and spoken aspects of the language. 

This article breaks down the weekly topics in a clear and easy-to-follow format, guiding you through each lesson at a comfortable pace. 

Alongside the scheme of work, you also find textbooks that enhance your understanding and fluency. 

It’s your essential guide to navigating Igbo language studies this academic session.

JSS 2 IGBO LANGUAGE Scheme of Work

JSS 2 IGBO LANGUAGE First Term Scheme of Work

Week 1: Onuogugu site n’otu ruo nari asato (1-800)

  • Igu bido n’ otu ruo nari asato
  • Ide onuogugu site n’ otu ruo nari asato
  • Ntinye onu ogugu n’ ahiriokwu

Week 2: Nkeji asusu

  • Ikowa ihe bu nkeji asusu
  • Ikpoputa nkeji asusu di iche iche e nwere
  • Igosiputa ha n’ ahiriokwu

Week 3: Nkeji asusu ka na – aga n’ihu

  • Nkowa aha
  • Ihe nkowa aha putara
  • Udi nkowa aha di iche iche
  • Iji ha mebe ahirikwu

Week 4: Nkeji asusu ka- na – aga n’ihu

  • Mkpoaha
  • Ngwaa
  • Nkowaaha

Week 5: Nkeji asusu ka na-aga n’ihu

  • Njiko
  • Mbuuzo
  • Nkwuwa

Week 6: Ahirimfe

  • Ihe bu ahirimfe
  • Ndiugbua
  • Ndinazu
  • Ndiniihu

Week 7: Mid-Term Break

Week 8: Akara edemede

  • Nkowa akara edemede
  • Udi akara edemede di iche iche
  • Ikowa uru akara edemede bara
  • Itinye akara edemede n’ahiriokwu

Week 9: Akwukwo agumagu a hoputara (ejije)

  • Ikowa ihe akwukwo na- ekwu maka ya
  • Agwa ufodu di n’ akwukwo a guru
  • Uche umuaka banyere isi ihe a guru na agwa ufodu

Week 10: Akwukwo agumagu na-aga n’ihu 

Week 11: Mmeghari

Week 12: Ule na imaki akwukwo

Week 13: Mmechi akwukwo

JSS 2 IGBO LANGUAGE Second Term Scheme of Work

Week 1: Ogugu na aghotaazaa banyere (nrubesisi na ndebeiwu)

  • Igutali igbo were were na osooso
  • Ikowa isi ihe a guru banyere nrubesi Na ndebe iwu
  • Ikowa okwu ndi siri ike n’ ihe a guru
  • Uche ha bayere ihe aguru

Week 2: Akwukwo agumagu a hoputara (iduuazi)

  • Nkowa isi ihe akwukwo na- ekwu maka ya
  • Nkowa okwu ufodu di n’akwukwo
  • Agwa ufodu di n’akwukwo a guru
  • Iweputa omenala ndi putara ihe

Week 3: Akwukwo agumagu a hoputara na-aga n’ihu

Week 4: Akuko ifo

  • iko akuko ifo
  • Igu akuko ifo
  • Iweputa akparamagwa di n’ akuko ifo
  • Ikwu ihe mmuta si n’ akuko ifo
  • Imaatu: ifo banyere okike, ezi omume dz

Week 5: Akuko ifo na- aga n’ihu

Week 6: Akwukwo agumagu a hoputara (Ejije)

  • Ikowa isi ihe akwukwo na- ekwu maka ya
  • Ikowa okwu ufodu di n’ akwukwo a guru
  • Ikwu uche ha banyere isi ihe a guru agwa ufodu

Week 7: Mid-Term Break

Week 8: Edemede nduzi banyere otu nzuzo n’ uloakwukwo

  • Nkebi edemede
  • Nhazi okpurukpu okwu
  • Nka edemede
  • Edemede nkowa banyere otu nzuzo

Week 9: Ejiji odinala

  • Ihe ejije odinala putara
  • Ejije odinala di iche iche e nwere n’ala igbo
  • Nkowa etu esi eme ha
  • Uru ha bara

Week 10: Ejije odinala na-aga n’ihu 

Week 11: Mmeghari

Week 12: Ule na imaki akwukwo

Week 13: Mmechi akwukwo

JSS 2 IGBO LANGUAGE Third Term Scheme of Work

Week 1: Igu oge

  • Oge elekere
  • Oge ubochi
  • Oge izu
  • Oge afo
  • Ime ahiriokwu banyere oge ndi a

Week 2: Akwukwo agumagu a hoputara (Abu)

  • Igu akwukwo a hoputara
  • Ikowa isiokwu akwukwo
  • Ikowa mkpuru okwu na ahiriokwu ufodu di n’ akwukwo a guru
  • Ikwu maka agwa ndi di n’ akwukwo
  • Ikwu uche ha banyere isiokwu na agwa ufodu
  • Iweputa omenala igbo putara ihe n’ akwukwo a guru

Week 3: Mmeputa na mbawanye akunauba n’ ala anyi

  • Ikwu uzo esi emeputa akunauba dika – oru ugbo
  • Itu mgbere
  • Iru ulo na ngwaahia
  • Ikwu uzo esi eme ka akunauba bawanye dika idi uchu n’ oru, itinye ego n’ihe ndi na-eweta ego
  • Iko ihe ha ga -eme iji nweta ego

Week 4: Okwuntuhi

  • Nkowa ihe bu okwuntuhi
  • Ichotali okwu ndi ha na ibe ha yiri n’ uda
  • Omumatu
  • Ikwu okwuntuhi
  • Igu nakwa ide okwuntuhi

Week 5: Ogbaaghara na udo n’ala anyi

  • Nkowa ihe bu ibi n’udo
  • Ikowa ihe na-ebute ogbaaghara
  • Nkwuputa uru di ni’bi n’udo
  • Nkwuputa oghom di n’ ogbaaghara
  • Iko nkenke akuko na- egosiputa ibi n’udo
  • Nkwuputa oghom di n’ ogbaaghara
  • Iko nkenke akuko na- egosiputa ibi n’udo
  • Ikwu oghom di n’ ogbaaghara

Week 6: Ikwado na inye umunwaanyi ikike dika ndi nwoke

  • Edemede banyere: nri m huru n’ anya karicha

Week 7: Mid-Term Break

Week 8: Edemede nduzi banyere idebe gburugburu ocha

Week 9: Mbem

  • Ikowa ihe bu mbem
  • Igu ufodu mbem igbo
  • Ikowa uru mbem bara na mgbe eji agu ha
  • Ije ejije mbem
  • Igba egwu

Week 10: Mbem na- aga n’ihu 

Week 11: Mmeghari

Week 12: Ule na imaki akwukwo

Week 13: Mmechi akwukwo 

JSS 2 IGBO LANGUAGE Recommended Textbook

  1. Omenka Igbo for Junior Secondary Schools by Nnamdi Nze
  2. Uzo Ndu Ndi Igbo by Ezeanyika A. & Obioha E.

RECAP

The article offers an in-depth scheme of work for Igbo Language in JSS 2, touching on foundational elements such as pronunciation, grammar, and Igbo literature. 

You explore the structure of Igbo sentences, traditional proverbs, and oral literature. 

Supported by recommended textbooks, this resource ensures you gain a deeper understanding of the language and culture. 

It’s a comprehensive guide to mastering Igbo throughout the academic year.

DISCLAIMER: Everything on this page is based on our research of what is obtainable for schools in all the states in the country, including government and some private schools. Schemes of work normally undergo a series of reviews and some schools modify them to suit their specific needs. 

While we do all our possible best to keep up with the latest and approved schemes of work in the country, check the specific template your school uses. For example, some private secondary schools integrate the British curriculum. If you teach in such schools, expect to see slight changes to what we offer on this page. If you have any questions or require personalised support, kindly feel free to contact us.

Share the News!

Leave a Comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Scroll to Top