JSS 1 Igbo Language  Scheme of Work | 1st, 2nd, & 3rd Term

Share the News!

JSS 1 Igbo Language scheme of work for first, second, and third term. 

Are you interested in learning Igbo? Embark on an immersive Igbo language learning experience! This JSS 1 Igbo language scheme of work provides a clear, three-term roadmap to explore Igbo language fundamentals, customs, and traditions. 

Enhance your fluency and cultural understanding with this comprehensive guide.

JSS 1 Igbo Language Scheme of Work for First Term

Week 1: Uda asusu na usoro edide igbo:

  • Ikoputa mkpuru edemede igbo (abidii)
  • Ideputa akara edemede
  • Itinye  akara edemede ebe okwesiri

Week 2: Uto asusu

  • Uda asusu na usoro edemede igbo
  • Udaume 
  • Mgbochiume
  • Myiri udaume
  • Akara edemede
  • Ahirimfe

Week 3: Iji mkpurur edemede meputa mkpuru okwu

  • Ahiriokwu
  • Ide edemede e t c 

Week 4: Asusu 

  • Nkowa ihe bu asusu
  • Njiri mara asusu
  • Oru/uru asusu bara

Week 5: Onuogugu (1-500)

  • Igu bido n’ otu ruo na nari ise
  • Iji onu ogugu mee ahiriokwu
  • Ide onu ogu site n’ otu ruo na nari ise
  • Igu oge (elekere, miniti, hour)

Week 6: Ndi igbo

  • Nkowa ndi bu ndi igbo
  • Njiri mara ndi igbo
  • Agbataobi ndi igbo

Week 7: Njiri mara na nkenudi agumagu ugbua

  • Dika iduuazi
  • Ejije na abu

Week 8: Agwa oma na agwa ojoo

  • Ikwu ihe bu agwa oma na agwa ojoo
  • Uru ikpa agwa oma bara
  • Ikwu oghom n’ ikpa agwa ojo

Week 9 : Ekwumekwu banyere ihe di iche iche umuaka na – eme

  • Ideputa ihe di iche iche umuaka na- eme 
  • N’ ulo
  • Ubochi nkiti
  • Ubochi satodee
  • N’oge ezumike 

Week 10: Mmughari ihe dum a muru na tam 

Week 11: Ule 

Week 12: Imaki akwukwo

Week 13: Mmechi akwukwo. 

JSS 1 Igbo Language  Scheme of Work for Second Term

Week 1: Agumagu odinaala

  • Iko akuko ifo 
  • Ije ejije odinala 
  • Igu abu odinala
  • Iriye omumaatu na uru ha bara

Week 2: Agumagu odinaala na-aga n’ihu

  • Ilu
  • Agwugwa
  • Okwuntabire / okwuntuhi

Week 3: Agumagu ugbua 

  • Nkowa ya 
  • Njiri mara ya 
  • Udi ya 
  • Uru o bara

Week 4: Ahirimfe

  • Ikwu ihe bu ahirimfe
  • Imebe ahirimfe
  • Ide ahirimfe

Week 5: Ogugu

  • Ogugu na aghotaazaa di mfe (ahuike ndi ntorobia).

Week 6: Ogugu na aghotaazaa

Week 7: Akwukwo agumagu a hoputara (Abu)

  • Ikowa isi ihe akwukwo na – ekwu maka ya 
  • Ikowa okwu ufodu di n’ akwukwo a guru
  • Ikwu uche ha banyere isi ihe a guru na agwa ufodu

Week 8: Akwukwo agumagu a hoputara na- aga n’ ihu

Week 9: Ahuike ndi ntorobia

  • Ikwu ndi bu ntorobia
  • Ikwu mgbanwe ha na – ahu  ha ka ha na-etolite
  • Ikwu oria nwere ike imetuta ndi ntorobia 
  • Ikwu uzo mgbochi oria ndia.

Week 10: Mmughari ihe omumu

Week 11: Ule na imaki akwukwo

Week 12: Mmechi akwukwo

JSS 1 Igbo Language  Scheme of Work for Third Term

Week 1: Odide : Edemede nkuzi (Ezinaulo)

  • Ide edemede di mfe gara n’ usoro banyere ezinaulo
  • Iziputa nhazi edemede 
  • Nkebi edemede 
  • Okpurukpu okwu
  • Nhazi edemede

Week 2: Ejije

  • Akwukwo ejije di nkenke 
  • Abu 
  • Akwukwo abu na uri di mfe a hoputara 
  • Odiniigha 
  • Iduuazi nkenke a hoputara
  • Ejije, abu e t c

Week 3: Agumagu onu

  • Agwugwa
  • Akuko ifo
  • Ejije odinala
  • Abu odinala
  • Ilu

Week 4: Omenala na ewumewu

  • Njiri mara ndi igbo
  • Akaoru ndi igbo
  • Omenala di okpurukpu
  • Nri ndi igbo
  • Ejiji ndi igbo

Week 5: Ikowa ndi bu ndi igbo na asusu ha

  • Ebe di iche bu ala igbo na naijiria
  • Ndi igbo na ndi agbataobi ha 
  • Akuko di iche iche gbasara ebe ha siri malite 
  • Ihe ndi ozo ejiri mara ndi igbo dika  Asusu, ejiji, egbugbu dz

Week 6: Nrukorita oru na uru o bara

  • Nkowa nrukorita oru
  • Nkowa usoro na iwu nrukorita oru 
  • Uru na oghom di na nrukorita oru

Week 7: Akwukwo agumagu a hoputara

  • Ejije, abu, maobu iduuazi
  • Akaoru ndi igbo: oru ndigbo na- aru n’ oge mbu na  ugbu a 
  • Oru naani nwoke na-aru
  • Oru naani nwaanyi na-aru
  • Oru nwoke na nwaanyi na-aru

Week 8: Nziza ozi

  • Ikwu uzo di iche esi eziza ozi n’uzo odinaala dika – okwuonu, ekwe, egbe dza (etc)
  • Nzisa ozi nke ugbua: dika – ekwenti, redio, tivi, nuzpepa, komputa dg
  • Uru iziza ozi bara

Week 9: Akwukwo agumagu a hoputara: (ejije, iduuazi)

  • Igu akwukwo a hoputara
  • Ikowa isi ihe akwukwo na-ekwu maka ya 
  • Agwa ufodu di n’ akwukwo a guru
  • Uche umuaka banyere isi ihe a guru na agwa ufodu  

Week 10: Mmughari ihe omumu

Week 11: Ule 

Week 12: Imaki akwukwo

Week 13: Mmechi akwukwo

.

Overview of JSS 1 Igbo Language Scheme of Work 

As you embark on this Junior Secondary School 1 (JSS 1) Igbo language journey, get ready to unlock the richness of Igbo culture and linguistic heritage. 

This carefully crafted scheme of work guides you through a comprehensive three-term plan, mastering foundational skills in Igbo, morphology, syntax, and vocabulary. 

Understand  the Igbo customs, traditions, and proverbs, fostering a deep understanding of the language and its cultural context. 

With this structured approach, you can confidently develop your listening, speaking, reading, and writing skills, laying a solid foundation for future proficiency. By the end of this scheme, you are going to be well-equipped to communicate effectively in Igbo, appreciate its customs, and connect with the vibrant Igbo community.

Recommended Textbooks for JSS 1 Igbo Language . 

Textbooks:

  • Nsọ Ụwa: Igbo Language for Junior Secondary Schools (Book 1)” by Chidi Okoye

Description: This textbook provides a strong foundation in Igbo grammar, vocabulary, and sentence construction. 

It covers essential topics such as the Igbo alphabet, basic sentence patterns, and common expressions. 

With cultural insights and interactive exercises, the book helps students build both their linguistic and cultural understanding of the Igbo language.

  • Igbo Amaka: Junior Secondary School Igbo Language (Book 1)” by Ngozi Chukwu

Description: This text introduces JSS 1 students to the fundamentals of the Igbo language, focusing on reading, writing, and oral communication. 

It includes lessons on Igbo proverbs, folk tales, and traditional customs, aiming to deepen students’ appreciation of their cultural heritage while developing language skills through practical exercises.

  • Ka Mụ Na-asu Igbo (Book 1)” by A.E. Anaekwe

Description: This textbook focuses on building fluency in speaking, reading, and writing Igbo. It provides comprehensive lessons on Igbo phonetics, verb conjugations, and sentence structures, with activities designed to improve language retention. 

Cultural topics such as Igbo greetings, festivals, and traditional practices are woven into the lessons to offer a holistic approach to language learning.

Recap

The JSS 1 Igbo Language curriculum provides a springboard for lifelong learning and cultural engagement. Having mastered the fundamentals of Igbo phonology, vocabulary, and grammar, you are now poised to explore advanced language concepts, deepen your cultural understanding, and foster meaningful connections with Igbo-speaking communities. Get started on this amazing journey!

DISCLAIMER: Everything on this page is based on our research of what is obtainable for schools in all the states in the country, including government and some private schools. Schemes of work normally undergo a series of reviews and some schools modify them to suit their specific needs. 

While we do all our possible best to keep up with the latest and approved schemes of work in the country, check the specific template your school uses. For example, some private secondary schools integrate the British curriculum. If you teach in such schools, expect to see slight changes to what we offer on this page. If you have any questions or require personalised support, kindly feel free to contact us

Share the News!

Leave a Comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Scroll to Top